Shanghai Free-Trade Zone (Shanghai FTZ or SFTZ, nke ama dika 上海自由贸易区/上海自贸区 na Chinese), nakwa China (Shanghai) Pilot Free-Trade Zone (ChineseÀtụ:ZhpinyinÀtụ:Zh) bụ free-trade zone in Shanghai, China. Na 22 August 2013, Kọmitii Kansụl kwadoro malitere SFTZ. Ebidoro nkwado a na September n'afọ 2013 na Chinese Premier Li Keqiang, ọ bụ ebe mbụ enwere ike na-azụ ahịa na-ere ahịa makwa na-atụbata Ahia na China Mpaghara ahụ kpuchiri ebe 120.72 square kilometres (46.61 ma jikọta mpaghara anọ nwere njikọ dị na district of Pudong — Waigaoqiao Free Trade Zone, Waigaoqiao Free Trade Logistics Park, Yangshan Free Trade Port Area and Pudong Airport Comprehensive Free Trade Zone. Kemgbe 21 April 2015, a na-agbasawanye ebe mpaghara Shanghai FTZ, gụnyere Lujiazui Financial and Trade Zone, Shanghai Jinqiao Economic and Technological Development Zone (former Jinqiao Export Processing Zone) na Zhangjiang Hi-Tech Park.
Developed by StudentB